BlueGlobe International
My status

Translation Services

Translation Services

Career With BlueGlobe

Banner
Banner
Banner

SAIC

"SAIC is a FORTUNE 500® scientific, engineering, and technology applications company that uses its deep domain knowledge to solve problems of vital importance to the nation and the world, in national security, energy and the environment, critical infrastructure, and health. BlueGlobe International LLC consistently provides language services on a global scale which meet the strict vendor standards required by SAIC."


Fulbright

"BlueGlobe cares .. our expectations were exceeded with accuracy and promptness. A long term relationship will benefit our firm and yours."


Crowell-moring

"Thanks again for extra-ordrinary services."


AAAS

"Friendly staff combined with unusual promptness and services will see our association always requesting BlueGlobe."

* For Translation - click flag

Ọrụ Ntugharị Igbo

US

BlueGlobe International – na enye ezigbo ntugharị okwu gaa na olu Igbo

Ndi na atugharị okwu Igbo na olu igbo na eweta ọrụ ntugharị nke ga abu ezigbo ntugharị okwu na asusu mbu, asusu achọrọ, na isi okwu. Nwebata okachamara, ndi na atughari okwu gaa na olu Igbo, BlueGlobe ga atugharị nha ma ọ bụ ụdị ọrụ ọbula, gunyere: saiti weebụ, e-mail, akara edemede, akwụkwọ akụkọ, akwụkwọ iwu, jornalu ụlọọgwu, manualu teknikal, akwụkwọ, nri, nchịkọta nhọrọ, drz. ..oburugodi akara nhubaama! Tinyere nke a, anyi na atugharị ọrụ nke gazuru mpaghara di iche iche: iwu ala, ọnụego, ụlọọgwu, teknikal, azụmahia, etc. Ịkpachapuanya maka ndehie, BlueGlobe ga eme ka ndi na eweta ọrụ mata na ọrụ niile ha wetara bu naani nwa afo igbo ga atugharị ya gaa na olu Igbo. Onye ga atughari oru ga eweriri ako n’uche na mmemme ntugharị asusu ma nwekwa amamihe puruiche na mpaghara oru ahubara ama. Wezuga nke ama ama, ha ga aghọtakwa (ọdịnala asusu) nke ga eme ka enwe ezigbo ntugharị asusu.

Contact Us Ịna achọ Ọrụ?

Ibu ọkachamara nwere onyiye ntugharị ọrụ asusu? Oburu otua, anyi chọrọ ka imezuo ndenye di na saiti weebụ a! Agaghi akwu ụgwụọ, odi mfe, oga ewe naani nkeji 5-7 na oge gi.

Contact Us Ọkwa mmuta Ngughari!

Ọkachamara nwere ako n’uche dika onye ngugharị? Nke muru akwụkwọ ma o bu azuru na mpaghara puru iche? Bata na otu ndi na asu asusu ndi nwere oghu na ọrụ ha!

Contact Us Ọkachamara

Na BlueGlobe International, anabataghi ibu nke abụọ. Ọgọ anyi bu nke di elu. Ndi na enye anyi ọrụ na enweta ọrụ ugboro ugboro maka ọkachamara anyi.

 
Contact Us Kpọọ anyi

Ụlọọrụ di iche iche na ụwa niile nwere mmasi ebe anyi nọ -
… mgbe na adighị anya iga enwe mmasi ebe anyi nọ -

Ekwentị:
+1.541.330.0450
+55.21.2262.1793
+91.172.2561020
Ekwentị mkpanaka:
+1.541.213.8526
+55.21.2262.1793
+91.981.4535577
Faks (US-Argentina-India):
+1.541.330.0451
+55.21.2262.1793
+91.172.2561020

www.blueglobetranslations.com

 

Na eme Ọrụ Ntugharị asusu -
... gaa na asusu di iche iche kariri 100

Arabu Hebrew
Chinese Italian
Dutshi Japanese
Bekee Latin
Frenshi Portuguese
Jamanu Rọssian
Greek Spanish
Asusu Niile

Professional Translation Services Company

Request a Quote

Kee ihe ojiri buru BlueGlobe International?

Maka anyi na etinye uchu na ọrụ anyi maka mputara! Dika ndi ndu na ahia ọrụ asusu zuru uwa (ntugharị, onye nkọwa, odide ihe edeturu, ọdịnala Igbo, drz.) anyi ga enye udi ọrụ ọbula nke tozuru etozu ma nwee ọgọ di elu nyere ndị mmadu na azumahịa di iche iche. Iji nye ndi na eweta ọrụ ezigbo ntugharị ruru 100%, aga eme ọtụtụ usoro ntule na nkebi ntugharị okwu di iche iche. Inwe ume ala gi di BlueGlobe mkpa na, iga enwe ezigbo ọrụ dimma ọgọ ya di elu.

  • Otutu Asusu ndi Isi na ụwa niile ruru 100
  • Ọkwa ọrụ di iche iche
  • Ọnụego di mma karia
  • Ọgọ ọrụ di elu
  • Ọgọ Nledo Ndi ahia anyi anya di Oke Elu
  • Ụlọọrụ ntugharị asusu na ụwa niile na agbagolite n’ọrụ ntugharị
  • Ndi na eweta Ọrụ asusu ruru 100 di iche iche
  • Ebumn’uche otu site na Mmalite ruo na mmecha
  • Di elekere 24 na n'ụbọchị, abali 7 n'izu

Usoro ụzọ 10 Nchọpụta Ezigbo Mmemme anyi

N’isoro mmemme nchọpụta ezigbo mgbe n’mgbe anyi na enye ntukwasi obi na ọgọ idi mma puru iche maka ọrụ ntugharị asusu olu Igbo:

  1. Ọrụ ntugharị asusu Igbo ọbula ka onye njikwa ọrụ tozuru oke ga enyocha
  2. Onye njikwa a ga emepụta nkọwaputa ntugharị asusu Aga enye onye ntugharị ọkachamara ọrụ ntugharị a
  3. Ọrụ ntugharị a bu ezigbo onye ọkwa mmuta ntugharị asusu dimma ka aga ekenye ya
  4. Aga emepụta usoro nkọwa database puruiche maka ọrụ ahu
  5. Ngwaọrụ CAT ka aga etinye maka ọrụ ahu Aga atugharị ọrụ na olu Igbo
  6. Aga atugharị ọrụ a gaa na asusu Igbo
  7. Ntule nchọpụta ezigbo di
  8. Aga edebe ntugharịa na nhazi (DTP) arịọrịọ
  9. Nwa afọ Igbo na sukwa asusu Igbo ga elebanye anya na ntugharị okwu niile a nwere nyochaa ya ọzọ
  10. Nlebanye anya nke Ikpeazu nke onye ntugharị na ojikwa ọrụ - Nyefe onye wetara ọrụ

Netwọk ozuru ụwa ndi ntugharị anyi, ndi ma ọrụ, ọkachamara ndi ntugharị BlueGlobe na eme ka anyi nwee ike iweghachite ọrụ atugharịrị ọsọ ọsọ ọburugodi na oge enyere maka ọrụ a kpara akpa. Wezuga isi asusu mbu ma ọ bụ na asusu aga atughari ọrụ gaa ọburu godi [Igbo gaa na Bekee (US), Bekee (US) gaa na Igbo], ma ọ bụ usoro asusu ndi ọz di iche iche (Indonesian-German, Pashto-Portuguese, drz.), ọgọ ọrụ a otu isiri chọ ya bu nke BlueGlobe International na ekwe nkwa.

Ọnụego ntugharị - asusu Igbo

Ụzọ umu ihe di iche iche (nkọwaputa ederede, oge achọrọ ka eweghachite ọrụ a, mkpuruokwu ole di na ọrụ a, nhazi akwụkwọ, drz.) na emetuta ọnụego ntugharị ọrụ a. Maka ihu ọnụ zuru oke, pịa (Arịrịọ Ihu ọnụ) ma mechaa ndenya di na ọnlaịnụ. Enwere ike iji e-mail zipụ faịlụ isi akwụkwọ ahu, ma zitekwa ozi na akwụkwọ achọrọ ima ọnụego ya, na etinyeghị ọnụ ọzọ ezoro ezo.

BlueGlobe International di na njikere oge ọbula ijere ndi na enye anyi ọrụ, elekere 24 na n'ụbọchị, abali 7 n'izu! Ndi ọrụ anyi ga eme ihe ọbulaha nwere ike ime iji nyere gi aka gbasars ọrụ gi.

Ndi ọrụ Asusu Ekwentị:
Bekee
+1.541.330.0450 (USA)

Enyemaka E-mail anyi (24/7) enyere na:
Bekee - Russian - Spanish - Chinese - Frenshi - Japanese
This e-mail address is being protected from spambots. You need JavaScript enabled to view it

Nzuzo & Ọrụ

Iwu nzuzo onye na enye anyi ọrụ di BlueGlobe International ezigbo mkpa. Mara na akwụkwọ, ọrụ, email, ederede, ndebe akwụkwọ, niile drz. Ka aga edebe na ntuziaka nzuzo anyi. Ebumn’uche anyi bu ka anyi mee ka ndi niile na enye anyi ọrụ nwee ntukwasi obi ma nwee obi ume ala gbasara ọrụ anyi, biko gaa na saiti weebụ anyi na legharịa anya na Iwu Nzuzo anyi. Ibe a ga akọwara ndi na enye anyi ọrụ maka ụdị ọzi anyi na anata, otu esiri chekwa ya na nhọrọ ndi na eweta ọrụ gbasara otu esi eji ozi ahu. Anyi duru odu ka ibudata Iwu Nzuzo anyi iji were ghọta otu anyi siri were ọrụ na nzuzo. E-eh na eziokwu anyi nabatara ntinye na ọsuso gi! Iji debe ọgọ ntukwasa obi na otuanyi siri were ọrụ, BlueGlobe ewela ndi na enye ha ọrụ ugboro ugboro ndi na atukwasara anyi umu ọrụ na ozi ha niile. Dika ndi na ewetakari ọrụ, ha bu ndi anyi nwere mmasi karia.

Ọbụ Mazi Nnamdi Okolie tugharịrị asusu a

 

feed-image Feed Entries

Get your FREE QUOTE now or call us directly at 1.541.330.0450 or 541.213.8526 (USA)


Warning: session_write_close() [function.session-write-close]: write failed: Disk quota exceeded (122) in /home/blueglob/public_html/libraries/joomla/session/session.php on line 556

Warning: session_write_close() [function.session-write-close]: Failed to write session data (files). Please verify that the current setting of session.save_path is correct (/tmp) in /home/blueglob/public_html/libraries/joomla/session/session.php on line 556