BlueGlobe International
My status

Translation Services

Translation Services

Career With BlueGlobe

Banner
Banner
Banner

SAIC

"SAIC is a FORTUNE 500® scientific, engineering, and technology applications company that uses its deep domain knowledge to solve problems of vital importance to the nation and the world, in national security, energy and the environment, critical infrastructure, and health. BlueGlobe International LLC consistently provides language services on a global scale which meet the strict vendor standards required by SAIC."


Fulbright

"BlueGlobe cares .. our expectations were exceeded with accuracy and promptness. A long term relationship will benefit our firm and yours."


Crowell-moring

"Thanks again for extra-ordrinary services."


AAAS

"Friendly staff combined with unusual promptness and services will see our association always requesting BlueGlobe."

* For Translation - click flag

Ebo Ndi oru ntughari

Ebo

BlueGlobe International - ndi oru ntughari Ebo bu igba

Ndi okachamara Ebo na ntugahri okwu, na enye ntughari okwu site inwe ezigbo ihe omuma nke asusu ahu, asusu aga asughri ya gaa, na isi okwu ahu. site na iwere ndi bu okacha ibe ndi nwere ahumahu na ntughari dika Ebo, BlueGlobe nwere ike isughari udi ihe obula, gunyere: websites, e-mail, akwukwo ozi, akwukwo magazines, akwukwo iwu, akwukwo ahuike, akwukwo ndi siri ike nghotra, akwukwo ndi na akowa ka esi esi nri, nri di icheiche di na ulo nri.. ndi ozo, tinyere ihe ndi esere n'ahu! Di ka osi di, anyi na atughari oru di icheche na uzo sara mbara ma obu na alaka di iche iche gunyere: oru iwu, akunuba, ahuike, nka n'uzu, ahia, tinyere ndi ozo.Site na ikpachra anya maka nkowa na ezighi ezi, BlueGlobe na enye ndi ahia ya obisike na oru obula anyi ga aru ga abu nke aga atugahri site n'aka onye ntughari Ebo bu nwa di ala na asu asusu ahu. Onye ntughari di otu ahu ga enwe ahumahu putara ihe, burukwa onye ma nke ana ako na oru onye ahia anyi wetara.Na agbanyeghi isi ihe ndia, ha ga ama "ntoala asusu" kwesiri ekwesi iji nweta ntughari bu igba.

Kee ihe mere oga eji buru BlueGlobe International?

N'ihi iji oru anyi na ihe anyi na aruputa kporo ihe ,di ka ndi mbu na uwa niile na oru asusu (ntughari, nsughari, ideghari, na ndi ozo.),anyi enwewo ike iru oru na otu zuru uwa onu nye ndi mmadu, na ulo oru di iche iche. Iji ruo oru bu igba na enweghi ntupo nye ndi ahia anyi ,usoro nnyocha bu igba di iche iche n'ewere onudu na nkebi nke obula na ntughari. Gi inwe obi iru ala di mkpa nye ndi BlueGlobe na, nke kasinu, iga enweta oru ituru anya nke nwere ija mma ichoro.

  • Asusu iri isii bu isi (ndi ozo n'abia na oge na adighi anya!)
  • Na akuku niile
  • Na onu ego di ala
  • Oru bu igba
  • Na iji ndi ahia anyi kporo ihe nke ukwuu
  • Ulo oru ntughri kasi eto eto na uwa niile
  • Ihe kariri otu nari mmadu bu igba na aru oru ntughari asusu
  • Ndi na agbako aka na oru site na mbido rue na ngwusi
  • Ndi di njikere na ime awa iri abuo na ano ubochi niile, ubochi asaa na izu niile

Usoro iri iji nweta oru bu igba

Isoro na usoro bu igba nke oru anyi na eme ka ana enwe oru bu igba putara ihe na oru ntughari niile Ebo n'aru:

  1. Oru ntughari obula Ebo na aru bu nke onye isi oru ntughari ma nke ana ako ga enyocha
  2. Onye isi ntughari ga eweputa usoro akowara nke oma maka oru ntughari di otu ahu
  3. Oru ntughari di otu ahu ka aga enyefe n'aka onye bu oka ibe n'oru ntughari
  4. Aga enwe igbe nchekwa aruputara nani maka okwu ndi metutara oru di otu ahu
  5. Aga ekewaputa CAT maka oru di otu ahu
  6. Aga atughari oru ahu gaa na Ebo
  7. Usoro maka oru bu igba no ya mgbe niile
  8. Oru ntughari bu nke aga eme na usoro achoro ya (DTP)
  9. Aga agughari oru ahu nke ugboro abua site na aka onye n'asu asusu ahu
  10. Nnyocha ikpeazu ga abu site na aka onye tughariri ya na onye isi oru ahu - Enyefezie ya onye ahia anyi

Njikorita zuru uwa onu nke ndi tozuru oke, nwere ako, na okachamara na oru ntughari na eme BlueGlobe's enwe ike iru oru ngwa ngwa obuna di; ndi buru oke ibu na ime nkpirikpi oge enyere iji ruo ya. Na agbanyeghi asusu eji dee oru ahu gaa na asusus achoro ka asugharia ya (Ebo gaa na olu bekee (US), Olu bekee (US) gaa na Ebo), ma obukwanu na njiko asusu ozo (Nepali-Zulu, Portuguese-German, itughari ya ngwangwa na iru ogo achoro bu nke eji na aka na BlueGlobe International.

Ego ole ana eji eme ntughari – Asusu Ebo

Otutu ihe (udi ntughri achoro, oge achoro ya, mkpuru okwu mejuputara ya, udi achoro ya, tinyere ihe ndi ozo.) na emetuta ego aga akwu na oru ntughari obula. Maka ezigbo onu, nani pia 'A choro onu ahia' ma dejuputa fom ga eso ya. Isi okwu jikoro ihe achoro ka enwere ike izije site na e-mail, bu nke ga enye nkowa ndi di mkpa na akwukwo achoro maka onu ahia kwesiri ekwesi, na etinyeghi anu ahia ezoro ezo.

BlueGlobe International di njikere mgbe obula iruru ndi ahia anyi oru , awa iri abua na ano,ubochi asaa izu niile! Ndi oru anyi nwere' omume enyi ga eme ihe obula enwere ike ime iji nyere gi aka n'oru gi.

Onye na eji asusu aza Phone :
Olu bekee - Gaa na Russian (Nke na abia na oge na adighi anya: Spanish - Chinese - French - Japanese)

Iji nweta enyemaka anyi site na E-mail (24/7) bu nke ana enye :
Olu bekee - Gaa na Russian (Nke na abia na oge na adighi anya: Spanish - Chinese - French - Japanese)

Izu nzuzo & Oru

Izu nzuzo nke ndi ahia anya bu ihe dikarisiri mkpa nye BlueGlobe International. Nwee obi ike na akwukwo niile,oru, emails, akwukwo ozi,ihe ndi etinyere etinye niile, na ihe ndi ozo, bu nke aga ewere ma lekota ya na usuro na iwu na achi ihe nzuzo. Ihe anyi na ele anya mgbe obula bu ime ka ndi ahia anyi nwee obi iruala na obike n'oru anyi na aruru ha, biko gaa na website anyi ma legharia izu nzuzo anyi. Nke a ga egosi ndi ahia anyi udi ozi anyi na anako, otu esi echekwa ya, na otu ndi ahia niile choro ka ewere ozi ndi a mee ihe. Anyi na ario gi ka iweputa nguzo anyi na izu nzuzo na oru anyi iji ghotazuo onodu anyi na oru na izu nzuzo. Dika osi di , anyi na ekele gi maka mgbali na ntinye gi! Site na igosiputa ntukwasi obi na iji oru kporo ihe nke na enweghi ihe aga eji tunyere ya, BlueGlobe International enweela ndi ahia tukwasiri ulo oru anyi obi zuru ezu na iruru ha oru di iche iche na ozi ndi metutara ha n'otu na otu. Dika ndi anyi na aruru oru mgbe niile, ha bu ihe nchekwa anyi kasinu.

Translated by Nwachukwu Obinna

Contact Us I na acho oru?

I bu okachamara nwere akara aka bu onye ma nke ana ako na oru asusu? O buru otu ahu , anyi na akpo gi oku ka idejuputa fom anamachooru online na website a! O bu na efu, dikwa mfe, ma na ewe minutes 5-7 oge gi.

Contact Us Okachamara na Igughari ihe!

I ruru eru ma nwee ahumahu dika onye na agughari ihe? I guru akwukwo ka azuru gi na otu ngalaba ihe? Sonyere ndi otu anyi na asu asusu onye bu ndi nwere obi uto na oru ha!

Contact Us Okachaibe

Na BlueGlobe International, anyi anaghi anabata onye abuo kasi mma. Oru na enweghi ntupo ka anyi na enye. Ndi ahia anyi na abiaghachi na ihi okachaibe na oru anyi niile..

Contact Us Kpoturu anyi

Ulo oru na uwa niile tukwasiri anyi obi
... ma na oge na adighi anya iga

Telephone:
+1-877-844-6808
+1-541-330-0450
+91-172-2561020
Mobile:
+1-541-977-9092
+91-9814535577
Fax (USA-India):
+1-541-330-0451
+91-172-2561020

www.blueglobetranslations.com

Oru Ntughari- Iri Isii Asusu di iche iche

Arabic Hebrew
Chinese Italian
Dutch Japanese
English Latin
French Portuguese
German Russian
Greek Spanish
Asusu niile & na ndi ozo (oge na adighi anya)

Professional Translation Services Company

Request a Quote

 

feed-image Feed Entries

Get your FREE QUOTE now or call us directly at 1.541.330.0450 or 541.213.8526 (USA)


Warning: session_write_close() [function.session-write-close]: write failed: Disk quota exceeded (122) in /home/blueglob/public_html/libraries/joomla/session/session.php on line 556

Warning: session_write_close() [function.session-write-close]: Failed to write session data (files). Please verify that the current setting of session.save_path is correct (/tmp) in /home/blueglob/public_html/libraries/joomla/session/session.php on line 556